7 N'ihi na I buworom iye-aka,Ọ bu kwa n'okpuru ǹdò nke nkù-Gi abua ka m'nēti nkpu ọṅù.
8 Nkpuru-obim nārapara Gi n'aru n'iso Gi n'azu:Mu ka aka-nri-gi jideworo.
9 Ma ndi ahu, ọ bu ime ka ọ la n'iyì ka ha nāchọ nkpuru-obim,Ha gābà n'ebe nile di ala nke uwa.
10 Agarara ha nye n'aka mma-agha:Òkè nke nkita-ọhia ka ha gābu.