Abù Ọma 65:5 IGBOB

5 Ihe di egwu ka I nēji za ayi n'ezi omume,Chineke nke nzọputa-ayi;Gi Onye bu ihe-ntukwasi-obi nke nsọtu nile nke uwa,Na nke oké osimiri, bú ebe di iche iche di anya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 65

Echiche Abù Ọma 65:5 na onodu