Abù Ọma 65:9 IGBOB

9 I letawo ala, we me ka o juputa n'ihe,I nēme ka ọ nwe àkù ri nne;Miri-iyi Chineke juputara na miriI nēdozi ọka-ha, mb͕e I si otú a dozie ala onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 65

Echiche Abù Ọma 65:9 na onodu