Abù Ọma 65:8 IGBOB

8 Ndi bi na nsọtu nile nke uwa we nātu egwu ihe-iriba-ama nile gi:I nēme ka ọpupu nile nke ututu na anyasi tie nkpu ọǹù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 65

Echiche Abù Ọma 65:8 na onodu