31 Mb͕e iwe Chineke kwugoro elu dika anwuru-ọku imegide ha,We b͕ue ufọdu n'etiti ndi-ha nke mara abuba,Ọ bu kwa umu-okorọbia nke Israel ka o mere ka ha ruru ala.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 78
Echiche Abù Ọma 78:31 na onodu