13 Lata, Jehova; rùe ole mb͕e?Chèghari kwa obi-Gi bayere ndi-orù-Gi.
14 Were ebere-Gi me ka afọ ju ayi n'ututu;Ka ayi we tie nkpu ọṅù, ṅuri kwa, ubọchi-ayi nile.
15 Me ka ayi ṅuria dika ubọchi nile si di I wedaworo ayi n'ala nime ha,Na dika arọ si di nke ayi huworo ihe ọjọ nime ha.
16 Kwe ka ndi-orù-Gi hu ọlu-Gi,Kwe kwa ka ahu ima-nma-Gi n'aru umu-ha.