7 Nnù madu abua na ọgu iri gāda n'akuku-gi;Orú nnù madu na nnù ise gāda kwa n'aka-nri-gi;Ma ọ gaghi-abiaru gi nso.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 91
Echiche Abù Ọma 91:7 na onodu