Abù Ọma 94:10 IGBOB

10 Onye nādọ mba nile aka na nti, Ọ̀ gaghi-aba nba,Bú Onye nēzí madu ihe-ọmuma?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 94

Echiche Abù Ọma 94:10 na onodu