Abù Ọma 96:11 IGBOB

11 Ka elu-igwe ṅuria, ka uwa teghari kwa egwú ọṅù;Ka oké osimiri bib͕o, ya na ùjú-ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 96

Echiche Abù Ọma 96:11 na onodu